Mbite

O sị Wiktionary

Mbite

Nkọwa[dezie]

Nke a bụ inata ihe inweghi di gi mkpa

Nkejịasụsụ[dezie]

ngwaa

Ọmụmaatụ[dezie]

Ọ gara mbite ego na be enyi ya

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

borrow