Jump to content

Mbe

O sị Wiktionary

Mbe

Nkọwa

[dezie]

Anụ na-ariari okpokoro azụ ya siri ike, Ọ na-aga nwayọ nwayọ.

Mbe

Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

mgbe m gara na BMT Gadin nke di na wuse 2 a hụrụ m mbe karaka di afọ otu nari na iri anọ


Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụghari n' asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

tortoise