Mbọ isi

O sị Wiktionary
Mbo isi igwe 

Nkọwa[dezie]

Mbo isi
Mbo isi

Ọ bụ ihe nwere ezé nke a na eji edozi ntutu isi. Enwere ike iji osisi rụọ ya ma ọ bụ ígwè ma ọ bụ ihe ndị ọzọ

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

  • Biko, nyerem aka wete mbọ isi'm na ime ụlọ.
  • Azutara'm mbọ isi ọhuru n'ahịa taa.

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Nra isi

Ntughari n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

French[dezie]

Peigne

German[dezie]

Kamm

Spanish[dezie]

Peine