Gaa na ọdịnaya

Makpuru

Sitere na Wiktionary

makpuru

Nkọwa

[dezie]
  1. ọnọdụ mmadụ ịmado afọ n'ala nkịtị iji wee kelee ekele dị ka ndị Yoruba.
  1. Ọnọdu iji egwu mado afọ n'ala iji wee zọọ isi onwe gị tụmadị mgbe a na-enwe ọgbaghara ebe a na-eze mgbọ egbe, ịtụ iche/okwute, ị zonarị ndị ohi maọbụ ndị ajọ mmadụ.

Nkejiasụsụ

[dezie]

ngwaa

Ọmụmaatụ

[dezie]

makpuru ala maka mgbọ ịtụ gị n'isi

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

bekee

[dezie]

prostate