Ma ọ bụ
Ọdịdị
Ma ọ bụ.
Nkọwa
[dezie]nke a n'akọwa nrụtụaka ihe karịrị otu. ọ nakwa elebeanya na nhọrọ ihe mbụ ma ọ bụ nke ọzọ n'abụghị otu ụdị ihe .
Nkejiasụsụ
[dezie]Njikọ
Ọmụmatụ
[dezie]- Uche chọrọ ire ewu ma ọ bụ ọkụkọ.
- Ada họọrọ igụ akwụkwọ ma ọ bụ imụ ọrụ aka.
Mkpọpụta
[dezie]Olumba
[dezie]Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie][[1]]