Lofuo

O sị Wiktionary

lofuo

nkọwa[dezie]

nke a bụ ọnọdụ echetaghị ihe mmadụ chọrọ ime maọbụ ihe mmadụ bu n'uche.

nkejiasụsụ[dezie]

ngwaa

ọmụmatụ[dezie]

  1. Biko lofuo maka enyi gị na-emekpa gị ahụ.

mkpọpụta[dezie]

olumba[dezie]

NtỤgharị n'asụsụ oọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

forget