Gaa na ọdịnaya

Kwuo

Sitere na Wiktionary

Kwuo

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ ọnọdụ iji ọnụ wee kwuo okwu, kpaa nkata, bụọ abụ wdg

Nkejịasụsụ

[dezie]

Ngwaa

Ọmụmaatụ

[dezie]

Bịa enyim kwuo okwu ka anyi mara uche gi

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Talk