Jump to content

Kwoo

O sị Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Okwu pụtara tesie (mmadụ maọbụ ihe) ike ka ihichaa ha, na-ejikarị ahịhịa sàpó na mmiri.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Ngwaa

Ọmụmaatụ

[dezie]

Kwoo ihe ahụ ka ọ chapụ

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Chie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

scrub