Jump to content

Kwáá

O sị Wiktionary

Nkowa

[dezie]

Itinye ike n'ahụ mmadụ ma ọ bụ n'ahụ ihe iji mee ka ọ pụọ site n'ebe ọ nọbu na ya. Ọ putakwara jikọọ, kechie, ma ọ bụ rụkwaa (ihe) site n'iji agịga na eriri maọbụ ígwè ọ̀kwá ákwà

Nkejiasúsú

[dezie]

Ngwaa

Ọmumaatụ

[dezie]

I kwaa m aka ọzọ mụ na gị emejuo ihe afọ ebe a. Kwaa akwa a ọsịịsọ ka m yiri yá pụọ

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Nuó (steeti Abia) Dụọ́ (steeti Abia)

Ntughari n’asúsú ozo

[dezie]

Bekee

[dezie]

push