Kpakpando
Ọdịdị
Kpakpandu
Nkọwa
[dezie]Nke a bụ ọkụ ahụ nadi n'eligwe nke n'apụta ebe urukpụ adịghị ma dikwa kiriki. Osokwa n'otu ihe n'eme ka abalị di saarịị site n'igosita ụmụ irighiri ọkụ ahụ

Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Kpakpando apụtaghị n'igwe n'ihe mmiri oruru.
- Kpakpando so na otu n'ime ihe mejupụtara igwe.
Mkpọpụta
[dezie]