Gaa na ọdịnaya

karama

Sitere na Wiktionary
(Ebugharịrị site na Karama)

Karama


Nkọwa

[dezie]

Karama bụ ihe ọbụla na-akụwa akụwa eji atinye mmiri, mmanya, ọpapa nakwa ihe ndị ọzọ. Karama na enwe ọnụ pere mpe na ihe nkwụchi ma nweekwa ụdị dị iche iche.

Karama

Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Nye mụ ọtụ karama mmanụ.
  2. Karama mụ awaala
  3. Karama na-awa Ọsịsọ.
  4. Karama mmanya abụghị ihe ụmụaka na-eji.
  5. Karama bụ ihe eji etinye ihe dị iche iche.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]
  • ekpem-Anambra (Nnewi, Awka, Onitsha)
  • kalama-Imo (Owerri)
  • karama-Enugu (Nsukka)
  • ekpem-Abia (Abirịba)
  • ekpem-Ebonyi (Afikpo)

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

English

[dezie]

Bottle

French

[dezie]

Bouteille

German

[dezie]

Flasche

Italian

[dezie]

Bottiglia

Portuguese

[dezie]

Garrafa

Russian

[dezie]

бутылка