Jigida

O sị Wiktionary

Jigida

Nkọwa[dezie]

Jigida bụ mgba ukwu ụmụ nwanyi ji achọ mma.


Jigida

Nkejịasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Nkechi nwere jigida mara mma.

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụgharị na asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Waist bead