Ji abana
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Nke a bụ nri na-ebu n'ala di ka ji mana ọ di iche. Ọ naghi esi ike isu nri onuno dika ji. Ọ naghi adi arọ na-afọ. Ọ bụ nri ndi okenye.

Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Ji abana bụ nri na-adi ndi agadi mma n'ahụ nihi na ọ n'adi mfe na-afọ.
Mkpọpụta
[dezie]Olumba
[dezie]Ntụghari n'asụsụ ọzọ
[dezie]=Bekee
[dezie]wateryam