Izaga

O sị Wiktionary


Nkọwa[dezie]

Nke a bụ otu na nnụkwụụ mmanwụ ana eti n'ala Ịgbo. Ọ n'apụta ma ana eme nnukwu emume ekeresimesi,ichi ọzọ nakwa emume ndi ọzọ.

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Ndi be anyi tiri mmawụ izaga na ekeresimesi gara aga. Izaga ahụ datara nnukwu ego mgbe o tere egwụ.

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntṷghari n'asṷsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]


masquerade[dezie]