Iyi Nnukwu Egwu

O sị Wiktionary

Iyi Nnukwu Egwu

Nkọwa[dezie]

Nke a bụ ime ka mmadụ kụjaa mọbụ maa jịjị maka egwụ

Nkejịasụsụ[dezie]

Ngwaa

Ọmụmaatụ[dezie]

Akụjara m mgbe Okeke yịrịm nnụkwụ egwụ

Mkpọpụta[dezie]

Nnukwu egwu




Olumba[dezie]

Ntụgharị n' asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

horrify