Isiokwu
Ọdịdị
Isiokwu
Nkọwa
[dezie]Nke a bụ okwu chikọtara okwu nile onye ahụ ga ekwu maọbụ onye ahụ kwugoro.
Nkejịasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Isiokwu nwanyi a gbara ume. O juru afọ
Nkea bụ isiokwu o ji bia ọgbakọ ahụ.
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]Subject matter