Jump to content

Isiobodo

O sị Wiktionary

Isiobodo


Nkọwa

[dezie]

Isiobodo bu akụkụ Obodo ebe ndi na- achi ya ji mere isi ọnọdụ

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Omụmaatụ

[dezie]
  1. Isiobodo Nigeria bụ Abuja
  2. Ebe eji mere isiobodo Anambra steti bụ Awka

Mkpọpụta

[dezie]
Isiobodo


Olumba

[dezie]

Ntughari n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

capital