Gaa na ọdịnaya

isi nri

Sitere na Wiktionary
(Ebugharịrị site na Isi Nri)

isi nri


Nkọwa

[dezie]

Isi nri bụ usoro e si akwadebe ma sie nri site n'iji ihe dị iche iche dịka mmiri, nnu, mmanụ, ose, yabasị na ihe ndị ọzọ a na-etinye na nri iji mee ka ọ dị ụtọ ma dịkwa mma iri.

Isi nri bụ ọrụ dị mkpa n'ụlọ n'ihi na ọ na-enyere ezinụlọ aka inweta nri ha ga-eri kwa ụbọchị. Ọ bụkwa otu n'ime nkà mmadụ kwesịrị ịmụta iji lekọta onwe ya na ndị ọzọ.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Ngwaa

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. ekwesịrị m esi nri abalị a
  2. Nne m na-esi nri kwa ụbọchị.
  3. Ọ na-amụta isi nri n'aka nne ya.
  4. Ụmụ agbọghọ na ụmụ nwoke kwesịrị ịmụta isi nri.
  5. Nwanne m nwoke maara isi nri nke ọma.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

cook