Gaa na ọdịnaya

Isi ákị́rị́ká

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ọ bụ isi igu nkwụ nke na-adị fịrịfịrị

Nkejiasụsụ

[dezie]

Mkpọaha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Gbunye m isi akịrịka ahụ

Mkpọpụta

[dezie]
Isi akịrịka

Olumba

[dezie]

Íshí akịrịka

Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Palm leaf head.