Iri na asaa

O sị Wiktionary

iri na asaa

Nkọwa[dezie]

Nke a bụ otu n'ime Ọnụ ọgụgụ enwere n'Igbo nke nọ n'etiti iri na isii na iri na asatọ.

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Ọ nwere ụgbọala iri na asaa

Mkpokọta[dezie]


Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

seventeen