Iri itoolu na anọ
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Ọ bụ otu n'ime ọnụọgụgụ enwere n'ụwa nke nwere iri ụzọ itoolu, na anọ atụkwasịrị ya n'elu. A ga-agụ ya ma agụchaa iri itoolu na atọ, tupu a gụọ iri itoolu na ise. Ndị Rome na-ede ya dịka XCIV, ebe ndị Arab anyị mụtara n'aka ha na-ede ya ka 94.
Nkejiasusu
[dezie]Aha
Ọmumatu
[dezie]Agụchaa iri itoolu na atọ a gụọ iri itoolu na anọ
Mkpoputa
[dezie]
Olumba
[dezie]Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]Ninety four (94) Ninety-four