Jump to content

Iri ise na ano

O sị Wiktionary

Iri ise na ano bù otu n’ime onuogugu enwere n’ala Igbo. Iri ise na ano di n’etiti Iri ise na ato ya na Iri ise na ise.


Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Ndi goomenti obodo Anambra zunitere ndi oru iri ise na ano

Mkpọpụta[dezie]


Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

fifty-four