Iri enu

O sị Wiktionary

ịrị enu

Nkọwa[dezie]

iri enu bụ mmadụ iji ụkwụ na aka ya gbagoo enu ihe.

iri enu

Nkejịasụsụ[dezie]

Ngwaa

Ọmụmaatụ[dezie]

Iri enu ugwu bu ihe na- amasim nke ukwuu

Mkpọpụta[dezie]

iri enu


Olumba[dezie]

Ntụgharị n' asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

climb