Inya Isi

O sị Wiktionary

Inya Isi

Nkọwa[dezie]

Nke a bụ ọnọdụ mmadụ anụghị ndụmọdụ, ekwe-ekwe di na mmadụ. Ọ chọghị ka agwa ya ihe ọ ga-eme

Nkejịasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Inya isi nwa ntorobia edubanyele ya n'ulo mkpọrọ

Mkpọpụta[dezie]



Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

pride