Imu Anya

O sị Wiktionary

Imu Anya

Nkọwa[dezie]

Nke a bụ mgbe mmadụ arahịghị ura ka osi kwesị okachasi n'abali

Nkejịasụsụ[dezie]

Ngwaa

Ọmụmaatụ[dezie]

Imụ anya ọkachasi n'abali adịghị mma cha cha. Ọ bụkwa nsogbu nwere ike imetụta ahụ isi ike mmadụ.

Mkpọpụta[dezie]

ịmụ anya



Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Awake