Gaa na ọdịnaya

Imilikiti Osisi

Sitere na Wiktionary

Imilikiti Osisi

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ ebe otụtụ osisi di, dịka n'ime ohịa maọbụ ebe ana-azụụ osisi.

imilikiti osisi
imilikiti osisi

Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

E nwere imilikiti osisi n'ohịa dị nso n'ebe anyi

Mkpọpụta

[dezie]
Imilikiti Osisi



Olumba

[dezie]

Ntụghari n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Trees