Gaa na ọdịnaya

Ikwe Onụ Ahịa

Sitere na Wiktionary

Ikwe Onụ Ahịa

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ mmadụ iwedata ọnụ ego ahịa ahịa akpọrọ ya tụtụ ọzuru ya iji mara ma onye n'ebe onwere ike iwepu ego n'ahịa ahụ.

Nkejịasụsụ

[dezie]

Ngwaa

Ọmumaatụ

[dezie]

O kwere ọnụ tutu ọzụrụ akwa ahụ

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

bargain