Gaa na ọdịnaya

Ikuku ọma

Sitere na Wiktionary
(Ebugharirị ịhụ site na Ikuku oma)

ikiku ọma

Nkọwa

[dezie]

Ikuku nke dịka Chi si kee ya , nke na-enweghi ihe gbaharịrị ya.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Nkọwaaha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  • Ikuku ọma dị n'okpuru osisi ahụ.
  • Meghee ụzọ ka ikuku ọma bata .

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]


Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

(Fresh air)

French

Air frais

Germany

Frische Luft

Spanish

Aire fresco