Ikponku

O sị Wiktionary

Ikpọ Nkụ

Nkọwa[dezie]

Nke a bụ mbge ihe adịghị nro maọbụ ihe enweghị mmiri, a ga-asị na ọ kpọrọ nku, dika osisi, nri akpu w.d.g

Ịkpọ nkụ
Ịkpọ nkụ

Nkejịasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

  • Achịcha bekee ahụ azụtara akpọọla nkụ

Mkpọpụta[dezie]


Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

dry