Ikpo ọkụ maọbu Ịjụ oyi nke oke osimiri
Ọdịdị
Ikpo Ọkụ maọbu Ịjụ Oyi nke oke osimiri
Nkọwa
[dezie]Okpomọkụ maọbu ọjụjụ oyi nke oke osimiri na-agbanwe agbanwe site na omimi ya bụ mmiri, ọnọdụ mpaghara nakwa oge. Ma okpomọkụ na ịtọ nnu nnu nke mmiri dị na oké osimiri dị iche. Mmiri ndị dị n'elu n'oké osimiri na-ekpo ọkụ na-atọkwa nnu nnu karịa mmiri nke dị n'akụkụ miri emi n'oké osimiri.
Nkejiasụsụ
[dezie]Mkpọaha
Ọmụmatụ
[dezie]Okpomọkụ maọbu ọjụjụ oyi nke oke osimiri bụ ihe na-eme ka enwee ụdịdị ụmụ anụmanụ dị iche iche n'akụkụ ya dị iche iche