Gaa na ọdịnaya

Ikpe

Sitere na Wiktionary

Ikpe

Nkọwa

[dezie]

nke a bụ ikpọpụta mmadụ n'ụlọ ikpe maka ihụ ma omejọrọ maọbụ n'ọmejọghị.

Ikpe
Ikpe

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ekpeghị ya ezigbo ikpe.

Ọ na-eche mgbe Ikpe a ga-eru.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntughari n'asụsụ ọzọ

[dezie]


Bekee

[dezie]

Trial

German

[dezie]

Prozeß

French

[dezie]

Procés