Ikpa Aghara
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie ebe o si]Nke a bụ mmadụ ibụ onye aghara. Ọ naghi anọ ebe jụrụ onyi.Ọ na-anọkari ebe mkpọtụ di maọbụ ya onweya ebute mkpọtụ ebe ahụ. Ọ bughi onye nwayo.
Nkejịasụsụ
[dezie ebe o si]Ngwaa
Ọmụmaatụ
[dezie ebe o si]Ikpa aghara doro enyim nwanyi a anya. Mgbe ufọdụ ikpa aghara n'adi mma na-etiti ndi ọjọọ
Mkpọpụta
[dezie ebe o si]Olumba
[dezie ebe o si]Ikpa aghirigha(Mbaise dialect)