Gaa na ọdịnaya

Ịkpọ asị

Sitere na Wiktionary
(Ebugharịrị site na Ikpọasị)

Ikpoasi

Nkọwa

[dezie]

Enweghị mmasị ebe mmadụ nọ maọbụ ihe dị, ụdi enweghi mmasị na-ebute ekworo, iwe na anyaụfụ tụmadi ebe mmadụ nọ

Nkejiasụsụ

[dezie]

aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Anyi kpọrọ ọmụmụ mgbakọ na nwepụ asị

Olumba

[dezie]

Ntụghari n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

hatred