Ikom

O sị Wiktionary

Ikom

Nkọwa[dezie]

Ikom bụ aha nke n'egosi na mmadụ bụ nwoke tozuru etozu.

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Ndị ikom ala anyị siri ike nke ukwu.

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

man