Ikekwa

O sị Wiktionary

Ikekwa

Nkọwa[dezie]

Ikekwa bu ọnọdụ amaghi ka ihe a na-ekwu maka ya ọ ga-eme ma ọbụ ọ gaghi eme

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

ikekwa ọ bụrụ na mmiri ga-ezo

Mkpọpụta[dezie]

Ikekwa




Olumba[dezie]

Ikekwe

Ntughari n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

perhaps [[category:]]