Gaa na ọdịnaya

Ihe oyoyo

Sitere na Wiktionary

Ihe onyonyo

Nkọwa

[dezie]

Ihe onyonyo bụ ihe nkiri nke e ji anọrị oge, ma na afụ ihe ndị na-eme na obodo.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Ihe onyonyo ahu e mebila.
  2. Azụtaram enyi m nwanyị ihe onyonyo

Mkpọpụta

[dezie]

I/he/o/yo/yo

Ihe onyonyo




Olumba

[dezie]

Ihe nkiri

Ntụghari na asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Television