Ihe na-ebute ogbenye
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Ihe na akpata ịda ogbenye nwere ike dị iche site na mba rue ma mba, site kwa mpaghara ruo mpaghara.
E nwere echiche atọ gbasara ihe na akpata ịda ogbenye. Ha bụ echiche omume, nhazi na ndọrọ ndọrọ ọchịchị. Echiche omume na-elekwasị anya na omume onye ọ bụla dịka ihe mkpali na ọdịbendị na-akpali. Echiche nhazi na-emesi ike ọnọdụ ahịa mmadụ na ọrụ, nke na-akpata ma omume na ịda ogbenye. Echiche ndọrọ ndọrọ ọchịchị na-ekwu na ike na ụlọ ọrụ na-akpatara iwu, nke na'ihi ịda ogbenye ma na-eme ka mmekọrịta dị n'etiti omume na ịda.
Nkejiasusu
[dezie]Aha
Ọmụmatu
[dezie]Ihe na ebute ịda ogbenye bụ nganga
Mkpọputa
[dezie]Olumba
[dezie]Ife na apata ogbenye
Ntụgharị na asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]Cause of poverty na Wikipedia Bekee
I