Ihe isiike

O sị Wiktionary

ihe isiike

Nkọwa[dezie]

  1. Nke a n' akọwa ọnọdụ enweghị nri,ego maọbụ ọrụ
  2. Oge nra ahụ nke ihe nwete nke mmadụ nọ n'ime ya.
Ihe isi ike
Ihe isi ike

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

  1. ihe isiike mere ha azụghị ụmụ ha n'ụlọ akwụkwọ.

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

hardship