Ihe akamere

O sị Wiktionary

Ihe akamere

Nkọwa[dezie]

Akọrọngwa mmadụ ji aka mee

Nkejịasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

  1. Igwe ikwuokwu ahụ bụ ihe akamere.
  2. Ọ bụ akamere akwa ahụ nwata ahụ dina n'elu ya.
  3. A na ma amụ ka esi eme ihe akamere

Mkpọpụta[dezie]


Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

artificial