Igwe kọmputa
Ọdịdị
Igwe kọmputa
Nkọwa
[dezie]Igwe kọmputa bụ ngwa-ọrọ nkanụzụ ndi bekee mepụtara e ji eme ihe di ichiche di ka ibenye ozi, ihazi ozi, ichekwa ozi, izipukwazi ozi diri gawazia.
Nkejiasụsụ
[dezie]aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Igwe kọmputa k'eji debanye aha anyi mgbe anyi na akwado ule ibanye mahadum.
Mkpọpụta
[dezie]