Gaa na ọdịnaya

Igodo

Sitere na Wiktionary
Igodo
Igodo

Igodo Nke a bụ ihe eji agbachi ọnụ ụzọ.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmumatụ

[dezie]

Ọ jị Igodo siri ike gbachie ọnụ ụzọ ya. Ọ maghị onye mebiri Igodo o ga eji agbachi ọnụ ụzọ ya.

Mkpọpụta

[dezie]
Igodo

Olumba

[dezie]

Ọtụgwa[ụbakala Abịa Steeti]

Ntụgharị

[dezie]

Bekee

[dezie]

padlock

Tyap

[dezie]

nyuak