Igilige
Ọdịdị
Igilige
Nkọwa
[dezie]Igilige bụ ntakịrị mmiri ozuzo, nke na ebu uzo ezo tupu mmiri ezobe
Nkeji Asụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Igilige na ezo mgbe m putabara
- Nwa m hụrụ igilige na anya nke ukwuu
Mkpọputa
[dezie]Í/gí/lí/gé
Olumba
[dezie]- Nshansha mmiri
- igirigi