Igba izu

O sị Wiktionary

Igba izu

Nkọwa[dezie]

I kwuru mmadu okwu na nzuzo

Nkejiasụsụ[dezie]

Ngwaa

Ọmụmaatụ[dezie]

Ebuka na-agbara Chioma izu.

Mkpọpụta[dezie]


Olumba[dezie]

Ntụghari n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Secret talk