Ichiri ụkwụ
ichiri ụkwụ
Nkọwa[dezie]
nke a bụ otu n'ime mpaghara ahụ ebe ụkwụ jikọtara ọnụ.ọ bụkwa isi ebe mpaghara ji mkpịsị ụkwụ jikotara ụkwụ.
Nkejiasụsụ[dezie]
Aha
Ọmumatụ[dezie]
- ichiri ụkwụ ya ekweghi ya yiri akpụkpọ ụkwụ n'ihi mmerụ ahụ o nwere.
Mkpọpụta[dezie]