Ichere

O sị Wiktionary

Ichere

Nkọwa[dezie]

Nke a n'akọwa mgbugboro ana ewepụta mgbe etiwara aki.

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmatụ[dezie]

1. ojiri ichere wee n'enye ọkụ

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

palm kernel shell