Ichafu-isi
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Ichafu-isi bų ųdi akwa ndi iyom ji ekechi isi ma ha chǫǫ ije ebe ufodu, dika ije ųka, agbam-akwukwu nakwa oriri di iche iche.İchafu isi na ebulite ekike ndi iyom ma na ebulitekwa ọnọdų ha enu.

Nkejiasųsų
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]ichafu-isi nwayi a di oke ǫnų ahia, mana ǫ mara mma nke ukwuu. Anyị na ekpu ichafu-isi na ụlọ ụka anyi
Mkpọpụta
[dezie]