I di nlo
Ọdịdị
Ị di nlo
Nkọwa
[dezie]Nke a bụ ọnọdụ ihe esighi ike.
Nkejịasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatuụ
[dezie]- Nwoke e kwesịghị ịdị nlo na- ịga ozi.
- Ị dị wayọọ n'etiti nwata azụrụ azụ.
- Gwa gị uru ị dị bara na ndụ nwata nwaanyị
Olumba
[dezie]- ị dị wayọ→Anambara
- I rị wayo→Imo(Owerri)
- ọ dị yee→Enugu(Nsuka)
- idi nwanyo→Aba(Abiriba)
- ị dị wayọ→Ebonyi(Abakaliki)