Hichapu

O sị Wiktionary

Hịchapu

Nkọwa[dezie]

ọnọdụ iwepụ maọbụ mee ka ihe ghara idị ọzọ tụmadị ihe e dere ede

Nkeji Asụsụ[dezie]

Ngwaa

Ọmụmaatụ[dezie]

Chikeme jị iwe hịchapụ ihe e dere n' osisi ahụ.

Mkpọpụta[dezie]

Hichapu



Olumba[dezie]

Fịchapu

Ntụgharị[dezie]

Bekee[dezie]

erase