Guzosie ike
Ọdịdị
guzosie ike
Nkọwa
[dezie]Nke abụ ịkwụsị ike site iji ikwu maka ọdịdị ma ọ bụkwa mmadụ itinye ichu n'ihe ọ n'eme ka ewere nwee ọganihu.
Nkejiasụsụ
[dezie]Ngwa
Ọmumatụ
[dezie]1.Uche gụsịrị ike agbanyeghị mmerụ ahụ ọ nwere.
2.Añụrị guzosiri ike na nzukọ ụmụ nwanyị.
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]Kwudosie ike