Gbaa Ọsọ
Ọdịdị
Gbaa Ọsọ [1]
Nkọwa
[dezie]Okwu eji asị mmadụ ka ọ na-aga ọsọ ọsọ karịa ije ije, na-enweghi ụkwụ niile n'ala n'otu oge.
Nkejịasụsụ
[dezie]Ngwaa
Ọmụmaatụ
[dezie]Gbaa ọ̀sọ ma ihụ agwọ ka ọ na-abịa maka ọ na-ata mmadu. Ọtaa mmadụ,onye ahụ anwụọ pii
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]Gbaare ọsọ (Nsukka, steeti Enugu)